You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Nollywood: Gbanwenu usoro esi eme ihe nkiri ụgbụa - Anekwe
Onye na-eme ihe nkiri ama ama na Naịjiria bụ Art Anekwe adụọla ndị na-eme ihe nkiri ọdụ maka ịgbanwe usoro esi eme ihe nkiri na Naịjirịa.