'Nsogbu njem ụgbọala metụtatara ahịa anyị' - Ndị ahịa Alaba

Aha onyonyo, 'Nsogbu njem ụgbọala metụtatara ahịa anyị' - Ndị ahịa Alaba

Lee ka ọtụtụ ndị ji ego achụ ego n'ahịa ukwu ama ama bụ Alaba n'Lagos kọrọ BBC Igbo etu mgbochi ụgbọala siri metụta ahịa ha.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ