Zitere BBC Igbo Mkpesa gi
Izitere anyi mkpesa, de email nye anyi na [email protected].
Anyi nwere olileanya iza gị n'ime izuụka abụọ, mana ọ site n'ihe mkpesa e zitere anyị na mmadụ one zitere anyị ihe anyi ga elebanyeanya.
Biko gụọ "Ihe ga eme mkpesa gi" (edere ya na asụsụ bekee) ka-imara etu anyi si eme na etu anyị si elebaanya n'ihe pụtara na-mkpesa n'ozi ndị ọzọ anyị nwetara.
Maka ajụjụ ndi ọzọ, biko binye aka na akara ga-enyere gi aka izaghaachi anyị.
Anyị na ndị ọrụ anyị ga-etinye ihe ọbụla ịgwara anyị maka onwe gi n'ọrụ gbasara nghọta ndị na-ege anyị ntị na-ekweghị ka ntị ọzọ nụ ya.
BBC na ndị ọrụ anyị ga-ejide ozi banyere gị dịka iwu anyị gbasara ijide ụdị ozi a nakwa dịka iwu gbasara nchekwa ozi siri kwuo. BBC ga eji ozi banyere gị rụọ ọrụ kwụ ọtọ dịka ụlọọrụ mgbasaozi na mkparịtaụka na ịza ajụjụ sị n'aka ndị na-agụ, ege, maọbụ na-ekiri anyị. Gaa na The BBC Privacy and Cookies Policy - Using the BBC ma ịchọrọ ịma etu BBC sị na-akwado ozi. Ị chọrọ ikpesara BBC maka etu anyị jiri hazie ozi onwe gị na ma ọsịsa anyị e doghi gị anya, i nwereike kpesara ụlọ ọrụ na-ahụ maka ozi bụ Information Commissioner's Office.





