Democracy day: 'Buhari jide aka a o ji rụọ na ngwụcha, ọchịchị ya ga-abụ ihe lara n'iyi'
Taa bụ ụbọchị a na-ana eme ncheta ọchịchị onye kwuo uche ya na Naịjirịa.
BBC Igbo bara n'ime obodo ịchọpụta ihe bụ uche ndị mmadụ gbasara ọchịchị onyeisiala Muhammadụ Buhari n'afọ ise ọ chigoro.
Lee ihe ha gwara anyị n'ihe onyonyo a:
Ọrụ a si n'aka: Ebere Ekeokpara
Akụkọ ndị ga-amasị gị