E hiwere otu bọọlụ MFM iji nyere ndị okoroọbịa aka

Aha onyonyo, Fidelis Ilechukwu bụ onye nkuzi otu egwuregwu bọọlụ MFM sị na obi ume ala dịkarị mkpa n'idu ndị mmadụ.

Onye nkuzi otu egwuregwu bọọlụ MFM bụ Fidelis Ilechukwu sị na otu bọọlụ ya kwenyere inye onye ọbula ohere igosipụta akara aka ha.

Ọ gwakwara BBC Igbo na ndị otu ya anaghị akpa oke.

Ọ gara n'ihu kwuo na otu bọọlụ MFM anaghị enye ndị ogbu bọọlụ akaazụ maka inwe mmeri n'asọmpi ha.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị: