Ọtụtụ ihe mere m ji hapụ Lebọ Pati banye APC - Chimaobi Atu

Aha onyonyo, Ọtụtụ ihe mere m ji hapụ Lebọ Pati banye APC - Chimaobi Atu
Ọtụtụ ihe mere m ji hapụ Lebọ Pati banye APC - Chimaobi Atu

Ọ nyere nkọwa banyere ndị sị na ọ bụ onye na-akwọ ụgbọala dabanyere n'ọkwá ọchịchị n'afọ 2023.

Foto Chimaobi Atu bụ onyeomeiwu na-anochitaanya mpaghara Enugwu Nọt na Enugu Saụt n'ụlọomeiwu nta Naịjirịa