Ị ma na a na-ere nsi akpị n'ahịa ugbua?

Ị ma na a na-ere nsi akpị n'ahịa ugbua?

Ndị ọkammụta sayensi na-amịpụta nsi akpị n'ụlọọrụ nnyocha ha dị na Tọkị.

Ha na-ere ya nde dọla ole ma ole na Yurop.

Ha sị na e ji ya emepụta ọgwụ na-akwụsị ahụ mgbu nakwa ọgwụ ndị ọzọ.

Ha sị na ọ na-ara ahụ maka na otu akpị nwere nsi dịka miligram abụọ.

I chere na ị ga-emenwu ụdị azụmahịa a?