Ule WAEC: Kirie ihe ọhụrụ Gọọmenti Naịjirịa chọrọ ime maka 'Special Centre'

Ule WAEC: Kirie ihe ọhụrụ Gọọmenti Naịjirịa chọrọ ime maka 'Special Centre'

Kedụ ụmụakwụkwọ sekondiri skool nke atọ ga-ele ule WAEC, bịa nụrụ nu nke a.

Gọọmenti etiti machiri ụmụakwụkwọ igbanwe ụlọakwụkwọ ha ga-ebe ha ga-ebido 'Senior secondary nke atọ'.

Gọọmenti sị na nke a bụ iji belata mmejọ n'ule na-agumaakwukwo n'afọ 2026 na 2027 gawa n'ihu.