Ị makwa ihe kọfị na-eme n'ahụ gị?

Aha onyonyo, Ị makwa ihe kọfị na-eme n'ahụ gị?
Ị makwa ihe kọfị na-eme n'ahụ gị?

Site n'okporo ama New York City ruo n'akụkụ ugwu ndị Etiopia, kọfị sọ n'ihe ndị mmadu ọnụọgụgụ ha ruru nde na-aṅụ kwa ụbọchị.

Ọ gbaala mgbọrọgwụ na ndụ na omenala mmadụ ruo ọtụtụ narị afọ dịka ọtụtụ na-ekwu na ikike o nwere sitere na owuwe anya o wetara n'ọgbọ senchuri 17 na 18 bụ oge mmepeanya ọtụtụ obodo malitere.

Iko tea na coffee

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Ị ma ihe tea na-eme ahụ