Ihe mere Uche Nwosu taa - Rochas Okorocha
Aka chịburu Imo steeti bụ Rochas Okorocha agwaala BBC Igbo ihe ọ ma maka ọgọ ya nwoke bụ Uche Nwosu.
Akụkọ pụtara na-ekwu na a tọọrọ Nwosu n'ụlọụka mana ndị uweojii pụtara kwuo na ọ bụ ha jichiri ya.
BBC Igbo gbalịrị ịkpọ mmadụ abụọ na-ekwuchitere gọọmentị Imo steeti ma zigara ha ozi ekwentị mana ha azabeghi ya rue ugbua.
Gee ihe Okorocha kọwara n'uju ebe a.