Chukwuma Soludo: Ihe ndị Anambra chọrọ n'aka Gọvanọ ọhụrụ ha
Ụlọọrụ Inec akpọpụtala aha Chukwuma Soludo dịka Gọvanọ ọhụrụ Anambra steeti.
N'ihi nke a, o nwere ọtụtụ ihe chere Soludo aka mgba.
Mana gịnị ka ndị Anambra chọrọ n'aka ya?