Anambra Elections 2021: Ihe mere ntụliaka Anambra ejighị adanye na nke steeti ndị ọzọ
Ntuliaka Anambra na-eme iche karịa ntuliaka ndị ọzọ
Mana ị ma ihe butere ya?
BBC Igbo akọwarala gị ya n'ụzọ ị ga-esi ghọta ya ọfụma.
Ọrụ a si n'aka Jessica Nwankwo na Chiemela Mgbeahuru

