You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Anambra election 2021: "Ntuliaka bụ oge anyị ji emekarị ọfụma" - onye azụmahịa
Ọnọdụ nchekwa ugbua riri ntuliaka mperi n'afọ a.
Dịka ndọrọndọrọọchịchị maka ntuliaka ọkwa Gọvanọ Anambra steeti si aga nke afọ 2021, ndị nọ n'isi ekwe mbipụta akụrụngwa e ji atụmgbere ntuliaka na-atule etu ndọrọndọrọ ọchịchị nke afọ 2017 si dị iche na nke 2021.
Na-agbanyeghi ya, obere ego batara nye ndị na-ebipụta ihe akụrụngwa ntuliaka afọ 2021.
Chiemela Mgbeahuru rụpụtara onyoonyo a.
Kirie ya n'uju:
- NYSC Allowance: Gịnị ka ị ga-ejinwu N19,800 mee?
- 'Gọọmenti kwere nkwa inye m N5000 kwa ọnwa maka enweghị m onye olileanya mana ahụbeghị m tọrọ'
- Lee ndị natara N5000 gọọmenti etiti na-enye ndị ogbenye
- Ị makwa na ọbụghị naanị ịrọ ofe ka ede bịara ụwa ime?
- Ị makwa na iyi 'waist trainer' na 'corset' nwereike imerụ gị ahụ?
- Bitcoin to dollar: Ego ole ka otu bitcoin na-ada na naịra ugbua?