You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Anambra Governorship Election 2021: Etu i ga e si kwado onwe gị maka ntuliaka ọkwa Gọvanọ Anambra
Dịka ntụliaka ọkwa gọvanọ Anambra Steetị n’abia nso nso a, i na akwadokwa i so tụọ vootụ gị na ntuliaka a?
Ọ bụrụ na nke a bụ mbụ gị i so tụọ vootụ na ntụliaka ọbụla na Naijiria maọbụ na i tụbụola n’oge gara aga, kirie ihe onyonyo a ka i mụta ihe olemole dị mkpa i kwesiri i ma maka usoro ntuliaka nke a.