You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Anambra Governorship Manifesto: Nkwa ndị na-azọ ọkwa gọvanọ na-ekwe ndi Anambra
Nkwa ụfọdụ ndị na-adọ ndọrọndọrọ ọkwa gọvanọ Anambara Steeti kwere ndị Anambara.
Ọtụtụ ndị ndọrọndọrọ pụtara kwuo ebe ha ga-esi rụọrọ ndị Anambara ọrụ ma ha nwete ọchịchị.
- Kedụ uru ndị otu nnyocha ntuliaka bụ 'election monitors' ga-aba n'Anambra steeti?
- Ka m si ọrụ dọkinta wee na-achọ ọdịnamma ndị Anambra - Dkt Godwin Maduka
- Anambra election 2021: Ị ma maka Valentine Ozigbo na-azọ ọkwa gọvanọ Anambra steetị n’aha PDP?
- Anambra election 2021: 'A maghị m na m ga-emecha bụrụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị'- Ifeanyi Ubah