Anambra election update: Etu m si gụọ akwụkwọ ma ruo n'ogogo m nọ ugbua - Senator Andy Uba
Sịnetọ Andy Emmanuel Uba akọwaala etu o si too, gụọ akwụkwọ ma rụọ ọrụ rute n'ogogo ọ nọ ugbua.
Uba bụ onye ji ọkọlọtọ APC azọ ọkwa gọvanọ n'Anambra Steeti ga-adị n'ọnwa Nọvemba sị na ọ bụ onye Uga dị n'Anambra mana a mụrụ ya n'Enugwu Steeti.
Ọ gara n'ihu kwuo na ọ gụrụ akwụkwọ n'Enugwu nakwa n'ala bekee.
Kirie ihe o kwuru banyere onwe ya n'uju;