Salt Art: Lee Echezona Ogudu, nwa okorobịa ji nnu ese ihe
Echezona Ogudu malitere ise ihe n'oge ọ bụ nwata.
Ọ sị na ya turu ugo n'ise ihe oge ọ n'akwụkwọ sekọndịrị nke mere o Jiri were ise ihe mee ihe dị mkpa.
N'akụkọ a, ọ kọwarala BBC Igbo etu o siri malite iji nnu ese ihe.
Lee akuko ya n'iju ebe a.


