New Yam Festival: Lee etu ndị Ezeukwu si akwanyere ji ọhụrụ ugwu

Aha onyonyo, New Yam Festival: Etu ndị Ezukuwu si eri ji nke ha

Iri ji ọhụrụ bụ otu Omenala e ji mara Igbo niile.

Nke a bụkwa omenala otu ndị Igbo dị icheiche ma ndị bi na mba ofesi na-edebe kwa afọ.

Ka obodo si dị iche bụkwa ka ụbọchị ha ji eri ji ọhụrụ si dị iche.

Lee etu iri ji Ezeukwu si dị iche ebe a: