Ndị Abatete bi na Lagos mere ihe puru iche na mmemme iri ji ọhụrụ ha

Aha onyonyo, Ndị Abatete n'Anambra steeti mere ihe puruiche na mme mme iri ha

Ọtụtụ ụmụafọ ndị Abatete n'ime Anambra steeti biri na Legọs steeti putara n'uju maka mme mme iri ji ọhụrụ.

Ha gwara BBC Igbo na emume iri ji ọhụrụ di ezigbo mkpa n'ala Igbo, nke mere na ha na-akwadebe maka ya nke ọma afọ niile agbayeghị na ha biri na ala Legọs.

Lee ihe nkiri mme mme a ugbua.

Ndị mere akụkọ a bụ Nnamdi Agbanelo na Chris Sanctus Okereke