Ebonyi state News Today: 'Governor Umahi, akwammiri ọjọọ ekewapụla Alubeleke n'ụwa
Ị hụtụla obodo ebe ọtụtụ mmadụ na-arụụ ụkwụ site na mmerụ ahụ?
Ọ bụ ya ka ndị Alubeleke na-agabiga site n'enweghi ezi akwa mmiri na-apụ n'obodo ha.
Ha kwukwara na ọtụtụ ụmụnwaanyị bu afọ ime anwụọla site n'enwetaghị ọgwụgwọ ma enyemaka gbatagbata maka akwa mmiri ọjọo ahụ
Lee ihe BBC Igbo hụrụ mgbe anyị gara ebe ahụ.
Ọrụ a si n'aka Chris Sanctus Chukwudi Okereke na Chiemela Mgbeahuru.