Junior Ezeonu: Etu nwafọ Igbo a dị afọ 22 ji bụrụ omeiwu na mba Amerịka
Igbo na-agba mbọ bụ eziokwu.
Lee etu Junior Ezeonu bụ nwafọ Igbo gara mba Amerịka mgbe ọ dị afọ abụọ were mechaa bụrụ onye omeiwu mba Amerịka n'afọ iri abụọ na abụọ.

Ebe foto si, Junior Ezeonu for Grand Prairie City Council/FB

Ebe foto si, Junior Ezeonu for Grand Prairie City Council/FB

Ebe foto si, Junior Ezeonu for Grand Prairie City Council/FB