Ntezi Community: Ha kwenyere na ha bụ Igbo mana ha anaghị asụ Igbo

Aha onyonyo, Ntezi Community: Ha kwenyere na ha bụ Igbo mana ha anaghị asụ Igbo

Ndị obodo Ntezi dị n'agbata Abakaliki na Cross River kwenyere na ha bụ ndị Igbo na-agbanyeghi na ha anaghị asụ asụsụ Igbo.

Obodo ha dị n'okpuruọchịchị Oshielu, ha kọwaara ha ndị nna nna ha si n'obodo Cross River bịa biri ebe ahụ ihe karịrị afọ narị abụọ.

Ụfọdụ aha ha na-aza abụghị aha ndị Igbo mana site n'omenala gụnyere iri ji ọhụrụ na ịkpa nkata mere ha ji nwee nkwenye na ha bụ ndị Igbo.

Kirie akụkọ ha n'uju;