You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Aba Footwear Academy: Ana m akuziri ụmụnwaanyị ịrụ akpụkpọ ụkwụ n'izuụka abụọ - Chidimma Chukwuemeka
Chidinma Chukwuemeka bụ nwaanyị ihe gbasara ịgba ụmụ nwaanyị ibe ya ume na-anụ ya ọkụ n'obi.
Chidinma na di ya Bentley gara mụọ etu e si akụzịrị ịrụ akpụkpo ụkwụ n';ụzọ pụrụiche na mba Italị.
Ọtụtụ ụmu nwaanyị bụ ndị gụchara mahadum bịara ịmụta etu esi arụ akpụkpo ụkwụ n'ụlo akwụkwọ ha.
Ndị mere akụkọ a bụ Chigozie Ohaka na Vining Ogu