You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ọgbambọ: "A na m e ji abalị abụọ arụpụta welding machine n'Aba'- Chinedu Ogboms
Otu nwamadị bụ Chinedu e ji Ogboms maara kọwaara etu o si malite ịrụ ihe e ji agbakọta ọkụ bụ 'wielding machine' n'Aba, Abia Steetị.
Ọ sị na ọ bụ n'aka nna ya ka ya na ụmụnne ya mụtara etu e si arụ igwe a.
Chinedu gara n'ihu kọwaa ihe mere ndị na-agba igwe ọkụ ji azụ nke ha na-arụ karịa nke si obodo oyibo.
O tinyekwara ọnụ n'ihe mere e ji asị na 'Aba bụ Japan' nke Afrịka.
Kirie ihe o kwuru n'uju:
Ndị mere akụkọ a: Ikechukwu Kalu na Nnamdi Agbanelo