Aba Footwear Academy: Ana m akuziri ụmụnwaanyị ịrụ akpụkpọ ụkwụ n'izuụka abụọ - Chidimma Chukwuemeka

Aha onyonyo, A na m akuziri ụmụnwaanyị ịrụ akpụkpọ ụkwụ n'izuụka abụọ
Shoe Making
Nkọwa foto, Chidinma gara mba Italị gaa mụọ etu e si arụ akpụkpọ ụkwụ n'ụzọ pụrụ iche

Chidinma Chukwuemeka bụ nwaanyị ihe gbasara ịgba ụmụ nwaanyị ibe ya ume na-anụ ya ọkụ n'obi.

Chidinma na di ya Bentley gara mụọ etu e si akụzịrị ịrụ akpụkpo ụkwụ n';ụzọ pụrụiche na mba Italị.

Shoe Making
Nkọwa foto, Bentley Chukwuemeka na nwunye ya bidoro ụloakwụkwọ akpụkpọ ụkwụ n'afọ 2017

Ọtụtụ ụmu nwaanyị bụ ndị gụchara mahadum bịara ịmụta etu esi arụ akpụkpo ụkwụ n'ụlo akwụkwọ ha.

Ndị mere akụkọ a bụ Chigozie Ohaka na Vining Ogu