Imo State Farming: Etu m sị akọpụta cucumber Ngor Okpala na-ewu ewu - William Eke
Igbo nwere ebu nwee mfụ.
William Eke na-akọpụta cucumber n'ụgbo ya dị n'Imo steeti ekwuola etu o si eme ya nakwa ihe mere nke ya ji jide ụwa n'ọrụ.
O kwuru na ọ na-aghorọ cucumber juru akpa iri atọ kwa izu ụka ma oge ihe nwem ubi ruo.
Eke kwuru na o nweta ezigbo nkwado, na ọ ga-akọpụta cucumber ga-ezuru ụwa niile.
Gere okwu ya n'uju n'ihe nkiri dị n'elu ebe a: