Harrison Gwamnishu: Ihe mere m ji enyere ndị a na-ebogide ebubo ụgha aka
Harrison Gwamnishu bụ nwaamadị sị na ya tara ahụhụ maka ihe ọ meghị.
Ọ gara mkpọrọ maka ihe ụlọikpe mechere chọpụta na aka ya adịghị na ya.
Mana tupu nke a emee, ọ pịala afọ anọ na ụma na mkpọrọ.
Ka ọ pụtara, ọ mepere ụlọọrụ na-agbara ndị nọ na ụdị ọnọdụ ahụ ọgụ.
Lee ka ya na ije si gaa.
