Ala Naijiria dịzị ka nga - Charles Ogbu

Aha onyonyo, Gọvanọ Umahi sị sị kpụta Charles Ogbu, gini ka omere?

N'ihe nkiri a, Charles Ogbu kwuru ihe mere Gọvanọ Ụmahi nke Ebonyi steeti ji si ka anwụchie ya.

Ogbu kwuru na ọ bụghị ihe ziri ezi i were ala ndị mmadụ nye ndị ọchịehi.

Dịka o siri kwuo, ha chọọ ala, ha ga zuru ya.

Kirie ihe onyonyo a ka ị mata ihe o kwuru n'uju:

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ