India Covid: Ọ bụ nanị nje Covid-19 ọhụrụ butere ọtụtụ ọnwụ na mba India?

Aha onyonyo, Ọ bụ nje Covid-19 ọhụrụ na awakpo India?

Ọrịa Covid-19 na akawanye njọ na mba Ịndia.

Mmadụ puku atọ na narị itolu na iri asatọ nwụrụ na ya bụ ọrịa nanị n'ụbọchị Wenesde.

Ndị ọkammụta na-ekwu na ya bụ nje Covid-19 nwere mgbanwe ụzọ abụọ n'otu nje ọrịa ahụ.

Ha na-ekwu kwa na ọ bụ oke mmekọ ndị mmadụ mekọrọ nsonso a so bute ya bụ mmabụnwanye.

Lee ihe onyonyo a ka ị ghọta ihe ha na-eme iji merie ha bụ ọrịa na-egbu ọtụtụ ndị mmadụ.