Killing of Twins: Ụmụ ejima atọ kọrọ etu e si zọọ ndụ ha mgbe a na-egbu ejima n'ala Igbo

Aha onyonyo, Ụm̀ụ ejima atọ nyara mgbe ana egbu ejima n'ala Igbo

Ị ma na omenala Igbo n'oge gboo nyere ka egbuo ejima na ejima atọ n'ọmụmụ?

Mana o nwekwara ndị ezopuru anwụghị mgbe ahụ.

Ụmụnne abụọ a gbara afọ iri asatọ na ato (83) nyara ndụ mgbe a na-egbu ejima n'ala Igbo.

Gee akụkọ ha n'uju ebe a.