Anambra State Airport: N'Aba ka e si nweta ngwaọrụ e ji rụọ ọdọụgbọelu a - Kọmishọna ọrụ

Aha onyonyo, Anambra State Airport: N'Aba ka e si nweta ngwa ọrụ e ji rụọ ọdọụgbọelu a

Epreelụ iri atọ nke afọ 2021 bụ ụbọchị gọọmenti Anambara steeti kwuputere dịka mgbe ha ga-emepe ma nwalee mfetu na mfeli ụgbọelu n'ọdọụgbọelu ọhụrụ ha rụrụ na steeti ahụ.

BBC Igbo gara na ya bụ ọdọụgbọelu ka anyị hụ ihe ndị a rụrụ ebe ahụ.

Kọmishọna ọrụ nke steeti ahụ gwara BBC Igbo etu ha si jiri igwe si n'Aba dị n'Abịa steeti rụọ ọdọụgbọelu ahụ, kama nke ha kwesịrị isi na mba ofesi tụbata.

Lee ka ebe ahụ dị ugbua n'ihe nkiri a BBC Igbo setere: