Joy Ndubueze: Ka m si ebi ndụ kamgbe onye uweojii si na ọ chọrọ ilụ m gbara m egbe
Ka Sgt Eze Aiwansoba, onye uweojii, si gba Joy Ndubueze onye ọ si na ọ chọrọ ilụ egbe n'ọnụ.
Joy kọọrọ ndị BBC etu ndụ ya si gbanwe nakwa ihe ọ na-agabiga kemgbe agbachara ya egbe ahụ.
Biko onyonyo a nwerike ịwụ gị akpata oyi n'ahụ.
