Ọgba mbọ: 'Amụtara m ọrụ 'welder' na-enye m ego ugbua mgbe m nọ n'ụlọmkpọrọ'

Aha onyonyo, 'A mụtara m ọrụ 'weilder' na-enye m ego ugbua mgbe nọ n'ụlọ mkpọrọ'

Ifeanyi Agwagu bụ onye 'welder' na-eme ọfụma ugbua mana lee ka o si mụta ya bụ aka ọrụ n'ụlọmkpọrọ.

Ọ gara ụlọmkpọrọ maka mpụ o mere n'obodo ruo afọ abụọ.

O kwuru na oge mbụ ọ batara n'ulọmkpọrọ, o che na ọ ga-anwụ, mana ugbua ihe ọ mụtara enyewela ya ego.

Gere ya n'uju n'ihe nkiri a: