Rita Orji abụrụla nwaanyị mbụ ritere nturugo 'persuasive computing' na Canada
Rita Orji na-apịtubeghị kọmpụta mbụ tupu ọ gaa ịgụ ya na mahadum Nnamdi Azikiwe abụrula nwaanyị mbụ ritere nturugo 'persuasive computing' na mba Canada.
Orji nwetere 'first class' mgbe ọ gụchara na m,ahadum, o ritela ntụrụgo ruru iri ise ugbua maka kọmpụta kamgbe ahụ.
Ọ kọwara etu o si n'ime ikpa obodo ebe o si ma too bụrụ ọkaibe na mba Canada na Naịjirịa.
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị:
- Etu m si chọpụta onye mbụ bu coronavirus na Naịjirịa - Dọkịta Amarachukwu
- Tonto Dikeh: Ọ bụghị eziokwu na anyị nyere nwa ada a ọkwa 'Ambassador" - NCPC
- Ụlọikpe enyeala iwu ka e jichie ụfọdụ akụnụba Rochas Okorocha
- George Obiozor Video: Nnamdi Kanu bụ nwa anyị, okwu Biafra abụghị okwu ụmụntakịrị - Ohaneze ndị Igbo