Pregnancy: Ihe a gwaghị m maka idi ime m mechara hụ

Aha onyonyo, Etu ụmụ nwaanyị dị iche cihe siri kọwaa etu ime nwa ha sịrị pụọ iche

Dịka mmadụ niile siri pụọ iche etu a ka ime ụmụ nwaanyị dị iche iche siri di.

Ụmụ nwanyị dị iche iche akọọwala etu ime ha siri pụọ iche ma ihe ha a na-atụghị anya mere ha.

Gee ihe ha kwuru n'uju iji mụta ihe nwereike ịnyere gị maọbụ nwunye gị aka n'oge nke unu.

Ọrụ a si n'aka Jessica Nwankwo na Vinning Ogu