O nweghị ihe dị njọ na anapụrụ Mefor igodo redio Biafra- Okaiwu Ipob
Alloy Ejimakor bụ ọkaiwu Indigenous People of Biafra ekwuola na Uche Mefor kwesiri ị gee Nnamdi Kanu nti n'ihe ọbụla ọ gwara gbasara redio Biafra makana ọ bụ onyeisi otu Ipob.
O kwuru na Mefor chọọ, ya ga mepee redio nke ya makana onye ọbụla nwere ohere ị mee ka o si sọ ya.
Lee ihe niile o kwuru n'uju ebe a: