Chimamanda Adichie: Etu nzere 'Women Prize for Fiction' si mepere m ụzọ
Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere, onye na-ede akwụkwọ a ma ama bụ Chimamanda Adichie kọwara ndị na-eto eto chọrọ ị bụ ndị na-ede akwụkwọ ihe ọ ga-eri ha iji chakee
Adichie , onye meriri n'etiti ndị eriterela nzere "Women Prize for Fiction" n'afọ iri abụọ na ise gara aga kọwakwara ihe nrite ahụ rutere ya aka n'afọ 2007 mere ya.
Gee ya n'uju n'ihe nkiri a: