Chibuike Amaechi: Ihe ndị ntorobịa ka ji eme ngagharịiwe bụ maka ha atụkwasịghị gọọmentị obi
Chibuike Amaechi bụ mịnịsta na-ahụ maka njem na Naịjiria ekuwola na ọ bụ ngori ka ndị ntoroọbia na-eme ngaghariwe End SARS na-enwe.
Amaechi gwara BBC Igbo na ọ bụ enweghị ntụkwasiobi na gọọmenti na ndị ọnụ na-eru n'okwu mere ka ndị ntoroọbịa na-eme ngaghariwe ahụ.
Gere ihe o kwuru ebe a n'uju: