Independence Day Nigeria: Naịjirịa n'afọ 60 ọ nọ n'udo?
Ndị mmadụ ekwuola uche ha banyere ọnọdụ Naịjirịa nọ ugbua dịka ọ gbarala afọ iri isii.
BBC Igbo gbara ọtụtụ ụmụ Naịjirịa ajụjụọnụ, ha kọwara etu ọnọdụ Naịjirịa si emetụta ha nakwa ihe ha na-atụ anya ka e mee.
Kirie ihe ha kwuru n'uju:
