Onyeisiala Buhari na ndị otu ya na-awa achịcha Bekee nke emume nnwereonwe Naịjirịa
Ka emume nchteta nnweronwe Naịjirịa bịara na mmechi taa, onyeisiala Muhammadu Buharị sị na ya ga-agba mbọ rụcha akwa mmiri ọsimiri Naịjia n'afọ 2022.
N'otu aka ahụ Chukwuma Soludo sị na ịhazigharị obodo Naịjirịa bụ ihe ga-eme ka obodo a dị mma.
N.okwu ya, Willy Obiano nke Anambra steeti na-arịọ ndị steet ahụ ka ha nwee ndidi ka mmiri zobie nke ga-enyere ya ohere imezi ụzọ niile mebiri emebi.

Ebe foto si, Getty Images
















