Lee ka mmepe ụlọakwụkwọ si aga

Aha onyonyo, Abia State School Reopening: Lee ka o si gaa

Gọọmenti Abia steeti mepere ụlọ akwụkwọ primari na sekọndịrị ha taa dịka a nọchara ezumike covid 19 butere.

Ndị nne na nna kpọtara ụmụ ha n'ụlọ akwụkwọ kwuru na ihe na-ewute ha bụ na a gwara ha ha kwụọ ụgwọ akwụkwọ ahụ tupu e bido ule.

Lee ka ya bụ mmepe si gaa n'onyonyo anyị tinyere ebe a.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: