You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Gịnị butere nnukwu ọkụ gbara na Abule-Ado, Lagos? Lee ihe anyị chọpụtara
N'ụbọchị Sọnde, abalị iri na ise nke ọnwa Maachị afọ 2020 ka ebelebe gburu na mpaghara Abule-Ado dị na Legọs.
Nnukwu ụda dịka ogbunigwe dara, nnukwu ọkụ wee malite ịgba, gbapịa okirikiri ahụ niile.
Ụlọakwụkwọ a kpọrọ Bethlehem Girl's College gbapịakwara n'ọkụ ahụ.
Onyeisi ụlọakwụkwọ ahụ bụ 'Reverend Sister Henrietta Alokha, na mmadụ iri abụọ na abụọ ndị ọzọ nwụrụ.
Ụfọdụ na-ekwu na ọ bụ ogbunigwe kpatara ọkụ ahụ, ndị ọzọ na-ekwu na ọ bụ nnukwu ụgbọala mmanụ 'petrol' kpatara ya.
Mana lee nke bụ eziokwu n'ihe ahụ dịka BBC si chọpụta.
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: