You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Abule Ado explosion: Agbazị aka ụwa - nwaanyị ọkụ gbara ihe ya niile
Kemgbe ọkụ gbachara ngwahịa ndị mmadụ n'Abule Ado dị na Legọs ụfọdị ndị mmadụ esibeghị na ya bụ ahụhụ pụta.
Ọ bụ eziokwụ na ọ bụ ngwongwo ha ka ọkụ na oke ụda mebiri, mana ya bụ ọkụ gbakwara mkpụrụobi ndị ụfọdụ.
Lee ka o si metute nwaada Igbo bị ebe ahụ bụ Nkiru Umeh. Lee akụkọ ya.