Etu soshal midia si mee ka ọ dị mfe ire ọgwụ ike
Ị hụtụla onye ọgwụ ike na-enye nsogbu maọbụ onye o gburu?
A chọpụtala na e nwere ụzọ ndị omekome na-esi eji soshal midia eresị ndị mmadụ ọgwụ ike ha.
Nchọpụta a gosikwara ihe ndị ụlọọrụ soshal midia gụnyere Snapchat na Instagram na-eme gbasara ya.
Ezinaụlọ ndị ụmụ ha na ụmụnne ha si na soshal midia zụrụ ọgwụ ike a kwuru na ha chọrọ ka ndị ụlọọrụ soshal midia ndị a gbakwuo mbọ hụ na ha kpachiri ụzọ niile ndị omekome a si eme ihe a.
Kedụ ihe ndị uweojii nwere ikwu maka ya?
Chọpụta site n'ile ihe nkiri a n'uju ebe a: