Okwesilieze Nwodo: Ọ bụrụ na-enyeghi onye Igbo ọkwa onyeisi Naịjirịa, ihe ga-emebi

Aha onyonyo, Okwesilieze Nwodo: Ọ bụrụ na-enyeghi onye Igbo ọkwa onyeisi Naịjirịa, ihe ga-emebi

Onye chịbụrụ dịka Gọvanọ Enugwu steeti bụ Okwesilieze Nwodo ekwuola na ọ bụrụ na Ndigbo enwetaghị ohere ịbụ onyeisiala Naijirịa n'afọ 2023, "na ihe ga-emebi rinne."

Nwodo kwuru na e meghị etu a, na ndị Okenye Igbo na-eji ndị ntorobia ha chọrọ nnwereonwe ka ha dere jụụ, agaghị enwekwa ihe ha gbadoro ụkwụ iji si ha nwee ndidi na onye ọbụla ga-enweta oke ruru ya na Naijiria.