Restructuring: "Anyị na Awusa na Yoruba ga-esusu ọnụ" - Joe Igbokwe
Ndị ọnụ na-eru n'okwu n'Alaigbo etinyela ọnụ no okwu gbarasa njem nleta ndị ọnụ na-eru n'okwu n"Alaigbo mere na bee Naia Nwodo bụ onye ndụ Ohaneze Ndi Igbo.
Ndigbo dị iche iche na-etinye ọnụ na ya bụ okwu na-ekwuputa ụcheobi ha,