Covid-19: Ihe ala ili na-egosi maka coronavirus na Somalia

Aha onyonyo, Ihe ala ili na-egosi maka coronavirus na Somalia

Ndị dọkịnta abụọ na-azọ ndụ ha a Mogadishu bụ Isi Obodo Somalia ekwuola etu ha si alụso ọrịa coronavirus agha.

Akụkọ kwu kwara maka nke bụ eziokwu na ọnụ ọgụgụ gọọmentị mba ahụ na-ewepụta maka ọrịa covid-19.