Igbo Actors: Ha achọrọ Biafra ka ọ bụ ha achọghị Biafra?
Okwu Biafra bụ okwu na-emetụ otutu ụmụafọ Igbo n'obi.
Dịka otu dị iche iche dị ụgba na-ama ọkwa maka enweta Biafra. Ndị dịka Anne Njemanze, Klint the Drunk, Noble Igwe na otutu ndị ọzo gwara BBC uche ha maka ịnweta Biafra.
Lee ihe niile ha nwere ikwu maka okwu a.



