Biafra at 50: 'Kaduna Nzeogwu na-ebugharị ogbunigwe n'akpa ya mgbe ọ dị ndụ'

Aha onyonyo, Biafra at 50": Kaduna Nzeogwu na-ebugharị ogbunigwe n'akpa ya mgbe ọ dị ndụ"

Ọ kwa ị na-anụ maka Patrick Kaduna Nzeogwu?

Bute oche ka i gere ihe nwanne ya nwaanyị bụ Theresa Nzeogwu gwara anyị maka etu o si sonye Ndịagha nakwa ihe o mere mgbe ọ kwaturu ọchịchị Naịjirịa.

Ihe ndị ọzọ o kwukwara ga-atụ gị n'anya.

Akụkọ ndị ga-amasị gị