Cultural display: Lee ka esi mee mmemme Olu na Delta steeti

Aha onyonyo, Cultural display: Lee ka esi mee mmemme Olu na Delta steeti

Omenaala dị iche iche mana ịhụtụla ebe e were ọkụ tinye n'ite mmadụ bu n'isi ya?

Ọ bụ nke a na ihe ndị ọzọ gbara Igbo gharị ka anyị hụrụ na mmemme olu bụ nke e ji echeta mmeri n'agha oche Ebu dị na Delta steeti gara n'oge dị anya.

Ndị mere akụkọ a: Chris Sanctus Okereke, Chiemela Peters Mgbeahuru na Nnamdi Kelechi Agbanelo

Akụkọ ndị ga-amasị gị